Jeremaya 6:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “Emewo m ka ị bụrụ onye na-anwale ọla n’etiti ndị m, onye na-enyocha ihe nke ọma; ị ga-amata ụzọ ha ma nyochaa ya.+
27 “Emewo m ka ị bụrụ onye na-anwale ọla n’etiti ndị m, onye na-enyocha ihe nke ọma; ị ga-amata ụzọ ha ma nyochaa ya.+