Ezikiel 22:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, ị̀ ga-ekpe ya ikpe,+ ị̀ ga-ekpe obodo na-awụfu ọbara ikpe,+ meekwa ka ọ mata ihe arụ ya niile?+ Malakaị 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Ma ònye pụrụ idi ụbọchị ọ ga-abịa,+ ònye pụkwara iguzo mgbe ọ ga-apụta?+ N’ihi na ọ ga-adị ka ọkụ nke onye na-anụcha ihe,+ dịkwa ka ncha+ nke ndị na-asụ ákwà.+
2 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, ị̀ ga-ekpe ya ikpe,+ ị̀ ga-ekpe obodo na-awụfu ọbara ikpe,+ meekwa ka ọ mata ihe arụ ya niile?+
2 “Ma ònye pụrụ idi ụbọchị ọ ga-abịa,+ ònye pụkwara iguzo mgbe ọ ga-apụta?+ N’ihi na ọ ga-adị ka ọkụ nke onye na-anụcha ihe,+ dịkwa ka ncha+ nke ndị na-asụ ákwà.+