Ezikiel 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, buru brik, busakwa ya n’ihu gị ma see obodo Jeruselem n’elu ya.+ Ezikiel 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, were mma agha dị nkọ. Were ya mere agụba e ji akpụ isi, jirikwa ya kpụọ isi gị na ajị agba gị,+ jirikwa ihe e ji atụ̀ ihe kee ntutu isi gị na ajị gị ụzọ atọ.
5 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, were mma agha dị nkọ. Were ya mere agụba e ji akpụ isi, jirikwa ya kpụọ isi gị na ajị agba gị,+ jirikwa ihe e ji atụ̀ ihe kee ntutu isi gị na ajị gị ụzọ atọ.