Levitikọs 21:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha agaghị akwọcha isi ha,+ ha agaghịkwa akpụchapụ ọnụ ọnụ ajị agba ha,+ ha agaghịkwa akawa ahụ́ ha.+ Ezikiel 44:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ha agaghị akpụ isi ha,+ ha agaghịkwa ahapụ ntutu isi ha ka ọ wụsara awụsa. Ha aghaghị iji ihe chịkọta ntutu isi ha.+
5 Ha agaghị akwọcha isi ha,+ ha agaghịkwa akpụchapụ ọnụ ọnụ ajị agba ha,+ ha agaghịkwa akawa ahụ́ ha.+
20 Ha agaghị akpụ isi ha,+ ha agaghịkwa ahapụ ntutu isi ha ka ọ wụsara awụsa. Ha aghaghị iji ihe chịkọta ntutu isi ha.+