Levitikọs 21:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha agaghị akwọcha isi ha,+ ha agaghịkwa akpụchapụ ọnụ ọnụ ajị agba ha,+ ha agaghịkwa akawa ahụ́ ha.+ Diuterọnọmi 14:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Unu bụ ụmụ Jehova bụ́ Chineke unu.+ Unu ebekasịla+ onwe unu ahụ́, unu akpụchapụla+ iku anya* unu n’ihi onye nwụrụ anwụ.
5 Ha agaghị akwọcha isi ha,+ ha agaghịkwa akpụchapụ ọnụ ọnụ ajị agba ha,+ ha agaghịkwa akawa ahụ́ ha.+
14 “Unu bụ ụmụ Jehova bụ́ Chineke unu.+ Unu ebekasịla+ onwe unu ahụ́, unu akpụchapụla+ iku anya* unu n’ihi onye nwụrụ anwụ.