Jeremaya 32:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 ‘N’ihi na obodo a na-akpasu m iwe+ na ọnụma malite n’ụbọchị ha wuru ya, ruo taa, bụ́ ihe mere m ga-eji wepụ ya n’ihu m,+
31 ‘N’ihi na obodo a na-akpasu m iwe+ na ọnụma malite n’ụbọchị ha wuru ya, ruo taa, bụ́ ihe mere m ga-eji wepụ ya n’ihu m,+