2 Ndị Eze 23:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Kama Jehova sịrị: “M ga-ewepụkwa Juda+ n’ihu m,+ dị nnọọ ka m wepụrụ Izrel;+ m ga-ajụkwa obodo a nke m họọrọ, ya bụ, Jeruselem, nakwa ụlọ ahụ nke m kwuru banyere ya, sị, ‘Aha m ga-adịgide na ya.’”+ 2 Ndị Eze 24:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ihe mere ihe a ji mee Juda bụ naanị na Jehova kwuru na ọ ga-eme, iji wepụ+ ya n’ihu ya n’ihi mmehie Manase,+ dị ka ihe niile o mere si dị; Abụ Ákwá 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jeruselem emewo ihe doro anya na ọ bụ mmehie.+ Ọ bụ ya mere o ji ghọọ ihe na-asọ oyi.+Ndị niile na-akwanyere ya ùgwù ejikwaghị ya kpọrọ ihe,+ n’ihi na ha ahụwo ọtọ ya.+Ya onwe ya kwa na-asụ ude,+ chee ihu n’ebe ọzọ.
27 Kama Jehova sịrị: “M ga-ewepụkwa Juda+ n’ihu m,+ dị nnọọ ka m wepụrụ Izrel;+ m ga-ajụkwa obodo a nke m họọrọ, ya bụ, Jeruselem, nakwa ụlọ ahụ nke m kwuru banyere ya, sị, ‘Aha m ga-adịgide na ya.’”+
3 Ihe mere ihe a ji mee Juda bụ naanị na Jehova kwuru na ọ ga-eme, iji wepụ+ ya n’ihu ya n’ihi mmehie Manase,+ dị ka ihe niile o mere si dị;
8 Jeruselem emewo ihe doro anya na ọ bụ mmehie.+ Ọ bụ ya mere o ji ghọọ ihe na-asọ oyi.+Ndị niile na-akwanyere ya ùgwù ejikwaghị ya kpọrọ ihe,+ n’ihi na ha ahụwo ọtọ ya.+Ya onwe ya kwa na-asụ ude,+ chee ihu n’ebe ọzọ.