Jeremaya 32:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Obodo a na-akpasu m iwe, na-emekwa ka ọnụma ju m obi malite n’ụbọchị ọ ghọrọ obodo ruo taa.+ Ọ bụ ihe mere m ga-eji ewepụ ya n’ihu m.+
31 Obodo a na-akpasu m iwe, na-emekwa ka ọnụma ju m obi malite n’ụbọchị ọ ghọrọ obodo ruo taa.+ Ọ bụ ihe mere m ga-eji ewepụ ya n’ihu m.+