Aịzaya 21:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee kwuo n’olu ike dị ka ọdụm,+ sị: “Jehova, n’ụlọ nche ka m na-eguzo mgbe niile n’ehihie, m na-eguzokwa n’ebe m na-anọ eche nche n’abalị ọ bụla.+ Aịzaya 62:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Enyewo m ndị nche ọrụ+ ịnọ n’elu mgbidi gị niile, gị Jeruselem. Ka ha ghara ịgbachi nkịtị mgbe ọ bụla ma n’ehihie dum ma n’abalị dum.+ “Unu ndị na-akpọ aha Jehova,+ unu agbachila nkịtị,+ Jeremaya 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “M wee nye unu ndị nche,+ sị, ‘Ṅaanụ ntị n’ụda opi!’”+ Ma ha nọ na-asị: “Anyị agaghị aṅa ntị.”+ Ezikiel 33:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, ọ bụ onye nche ụlọ Izrel ka m mere gị,+ ị ga-anụkwa okwu n’ọnụ m ma dọọ ha aka ná ntị dị ka m gwara gị.+
8 O wee kwuo n’olu ike dị ka ọdụm,+ sị: “Jehova, n’ụlọ nche ka m na-eguzo mgbe niile n’ehihie, m na-eguzokwa n’ebe m na-anọ eche nche n’abalị ọ bụla.+
6 Enyewo m ndị nche ọrụ+ ịnọ n’elu mgbidi gị niile, gị Jeruselem. Ka ha ghara ịgbachi nkịtị mgbe ọ bụla ma n’ehihie dum ma n’abalị dum.+ “Unu ndị na-akpọ aha Jehova,+ unu agbachila nkịtị,+
7 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, ọ bụ onye nche ụlọ Izrel ka m mere gị,+ ị ga-anụkwa okwu n’ọnụ m ma dọọ ha aka ná ntị dị ka m gwara gị.+