Ezikiel 12:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 ‘“N’ihi na mụ onwe m, bụ́ Jehova, ga-ekwu ihe m ga-ekwu, a ga-emekwa ya.+ A gakwaghị agbatị oge ọ ga-emezu,+ n’ihi na n’ụbọchị unu,+ unu ụlọ na-enupụ isi, m ga-ekwu okwu, meekwa ya,” ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.’” 2 Pita 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha ga-eji okwu nrafu+ rigbuo unu n’ihi anyaukwu ha. Ma, ikpe nke si n’oge ochie+ ga-abịakwasị ha n’egbughị oge, mbibi ha adịghịkwa ero ụra.+
25 ‘“N’ihi na mụ onwe m, bụ́ Jehova, ga-ekwu ihe m ga-ekwu, a ga-emekwa ya.+ A gakwaghị agbatị oge ọ ga-emezu,+ n’ihi na n’ụbọchị unu,+ unu ụlọ na-enupụ isi, m ga-ekwu okwu, meekwa ya,” ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.’”
3 Ha ga-eji okwu nrafu+ rigbuo unu n’ihi anyaukwu ha. Ma, ikpe nke si n’oge ochie+ ga-abịakwasị ha n’egbughị oge, mbibi ha adịghịkwa ero ụra.+