Ezikiel 44:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “‘Ha ga-akụzikwara ndị m ihe dị iche n’ihe dị nsọ na ihe rụrụ arụ. Ha ga-emekwa ka ha mara ihe dị iche n’ihe na-adịghị ọcha na ihe dị ọcha.+
23 “‘Ha ga-akụzikwara ndị m ihe dị iche n’ihe dị nsọ na ihe rụrụ arụ. Ha ga-emekwa ka ha mara ihe dị iche n’ihe na-adịghị ọcha na ihe dị ọcha.+