26 Ndị nchụàjà ya emebiwo iwu m,+ ha nọkwa na-emerụ ebe nsọ m niile.+ Ha akpaghị ókè+ n’ihe dị nsọ na ihe nkịtị,+ ha emeghịkwa ka a mara ihe dị iche n’ihe na-adịghị ọcha na ihe dị ọcha,+ ha ewepụwokwa anya ha n’ụbọchị izu ike m,+ e mewokwa ka m bụrụ onye rụrụ arụ n’etiti ha.+