Ezikiel 36:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ha wee bata ná mba dị iche iche ha batara. Ndị mmadụ wee na-emetọ aha nsọ m+ mgbe ha na-ekwu banyere ha, sị, ‘Ndị a bụ ndị Jehova, ọ bụkwa n’ala ya ka ha si pụta.’+ Ndị Rom 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi na “a na-ekwulu aha Chineke n’etiti ndị mba ọzọ n’ihi unu”;+ dị nnọọ ka e dere ya.
20 Ha wee bata ná mba dị iche iche ha batara. Ndị mmadụ wee na-emetọ aha nsọ m+ mgbe ha na-ekwu banyere ha, sị, ‘Ndị a bụ ndị Jehova, ọ bụkwa n’ala ya ka ha si pụta.’+