2 Ndị Eze 16:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ehaz wee zigara Tiglat-piliza+ eze Asiria ndị ozi, sị: “Abụ m ohu gị,+ bụrụkwa nwa gị. Gbagote zọpụta+ m n’ọbụ aka eze Siria nakwa n’ọbụ aka eze Izrel, bụ́ ndị na-ebuso m agha.” 2 Ihe E Mere 28:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’oge ahụ, Eze Ehaz+ zigaara ndị eze Asiria+ ozi ka ha nyere ya aka.
7 Ehaz wee zigara Tiglat-piliza+ eze Asiria ndị ozi, sị: “Abụ m ohu gị,+ bụrụkwa nwa gị. Gbagote zọpụta+ m n’ọbụ aka eze Siria nakwa n’ọbụ aka eze Izrel, bụ́ ndị na-ebuso m agha.”