Diuterọnọmi 13:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 egela ntị n’okwu onye amụma ahụ ma ọ bụ ọrọ nrọ ahụ,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu na-ele unu ule+ iji mara ma ùnu ji obi unu dum na mkpụrụ obi unu dum hụ Jehova bụ́ Chineke unu n’anya.+ 1 Pita 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 na “nkume ịsụ ngọngọ na oké nkume mmejọ.”+ Ha na-asụ ngọngọ n’ihi na ha na-enupụ isi n’okwu Chineke. Ọ bụ nke a mere e ji họpụta ha.+
3 egela ntị n’okwu onye amụma ahụ ma ọ bụ ọrọ nrọ ahụ,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu na-ele unu ule+ iji mara ma ùnu ji obi unu dum na mkpụrụ obi unu dum hụ Jehova bụ́ Chineke unu n’anya.+
8 na “nkume ịsụ ngọngọ na oké nkume mmejọ.”+ Ha na-asụ ngọngọ n’ihi na ha na-enupụ isi n’okwu Chineke. Ọ bụ nke a mere e ji họpụta ha.+