Jeremaya 22:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ee, onye na-asị, ‘M ga-ewuru onwe m ụlọ sara mbara na ọnụ ụlọ ndị dị obosara n’elu ya;+ windo m ga-etinye ya ga-adị obosara, m ga-eji osisi sida kụchie ya,+ teekwa ya ágbá na-acha uhie uhie.+
14 ee, onye na-asị, ‘M ga-ewuru onwe m ụlọ sara mbara na ọnụ ụlọ ndị dị obosara n’elu ya;+ windo m ga-etinye ya ga-adị obosara, m ga-eji osisi sida kụchie ya,+ teekwa ya ágbá na-acha uhie uhie.+