Ezikiel 18:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “‘Mgbe onye ezi omume hapụrụ ezi omume ya, mewe ihe na-ezighị ezi+ wee nwụọ n’ihi ya, ọ ga-anwụ n’ihi omume na-ezighị ezi o mere.+ Ezikiel 33:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Mgbe onye ezi omume hapụrụ ezi omume ya, mewe ihe na-ezighị ezi, ọ ga-anwụ n’ihi ya.+
26 “‘Mgbe onye ezi omume hapụrụ ezi omume ya, mewe ihe na-ezighị ezi+ wee nwụọ n’ihi ya, ọ ga-anwụ n’ihi omume na-ezighị ezi o mere.+