Ezikiel 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Ma, lee! m ga-eke gị ụdọ+ ka ị ghara ịtụgharị si n’otu akụkụ gị gaa n’akụkụ gị nke ọzọ, ruo mgbe ụbọchị ị ga-anọchibido ya zuru. Jọn 21:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ezie, n’ezie, ana m asị gị, Mgbe ị bụ nwata, ị na-eke ákwà n’úkwù, na-ejegharị ebe ị chọrọ. Ma mgbe ị ga-eme agadi, ị ga-agbatị aka gị, onye ọzọ ga-ekekwa gị ákwà n’úkwù,+ durukwa gị gaa n’ebe ị na-achọghị.”+ Ọrụ Ndịozi 20:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ọ gwụla na site n’obodo ruo n’obodo, mmụọ nsọ+ na-agbara m àmà ugboro ugboro, na-ekwu na agbụ na mkpagbu na-echere m.+
8 “Ma, lee! m ga-eke gị ụdọ+ ka ị ghara ịtụgharị si n’otu akụkụ gị gaa n’akụkụ gị nke ọzọ, ruo mgbe ụbọchị ị ga-anọchibido ya zuru.
18 N’ezie, n’ezie, ana m asị gị, Mgbe ị bụ nwata, ị na-eke ákwà n’úkwù, na-ejegharị ebe ị chọrọ. Ma mgbe ị ga-eme agadi, ị ga-agbatị aka gị, onye ọzọ ga-ekekwa gị ákwà n’úkwù,+ durukwa gị gaa n’ebe ị na-achọghị.”+
23 ọ gwụla na site n’obodo ruo n’obodo, mmụọ nsọ+ na-agbara m àmà ugboro ugboro, na-ekwu na agbụ na mkpagbu na-echere m.+