Jeremaya 49:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Gbaanụ ọsọ!+ Gbapụnụ! Gbamienụ agbami gaa zoo,+ unu ndị bi na Didan!+ N’ihi na m ga-eme ka ọdachi Isọ dakwasị ya, bụ́ oge m ga-elebara ya anya.+
8 Gbaanụ ọsọ!+ Gbapụnụ! Gbamienụ agbami gaa zoo,+ unu ndị bi na Didan!+ N’ihi na m ga-eme ka ọdachi Isọ dakwasị ya, bụ́ oge m ga-elebara ya anya.+