Jeremaya 48:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Gbaanụ ọsọ; meerenụ mkpụrụ obi unu ụzọ mgbapụ,+ unu ga-adịkwa ka osisi junipa dị n’ala ịkpa.+ Jeremaya 49:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 “Gbaanụ ọsọ, gbaganụ n’ebe dị anya; gbamienụ agbami gaa zoo, unu ndị bi na Hezọ,”+ ka Jehova kwuru. “N’ihi na Nebukadreza eze Babịlọn+ ekpebiwo ihe ọ ga-eme unu, o chepụtawokwa ihe ọ ga-eme unu.”
30 “Gbaanụ ọsọ, gbaganụ n’ebe dị anya; gbamienụ agbami gaa zoo, unu ndị bi na Hezọ,”+ ka Jehova kwuru. “N’ihi na Nebukadreza eze Babịlọn+ ekpebiwo ihe ọ ga-eme unu, o chepụtawokwa ihe ọ ga-eme unu.”