Jeremaya 47:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 n’ihi ụbọchị nke na-abịa bụ́ nke a ga-ebibi ndị Filistia niile,+ bụ́ ụbọchị a ga-ebipụ onye ọ bụla fọdụrụ nke na-enyere Taya+ na Saịdọn+ aka.+ N’ihi na Jehova ga-ebibi ndị Filistia,+ bụ́ ndị fọdụrụ n’ime ndị si n’agwaetiti Kaftọ.+
4 n’ihi ụbọchị nke na-abịa bụ́ nke a ga-ebibi ndị Filistia niile,+ bụ́ ụbọchị a ga-ebipụ onye ọ bụla fọdụrụ nke na-enyere Taya+ na Saịdọn+ aka.+ N’ihi na Jehova ga-ebibi ndị Filistia,+ bụ́ ndị fọdụrụ n’ime ndị si n’agwaetiti Kaftọ.+