15 Ha wee bịa nọchibido ya n’Ebel nke Bet-meaka wee maa ékpè gburugburu obodo ahụ,+ n’elu ékpè nke gbara ya gburugburu. Ndị niile ha na Joab so nọ na-egwu ala n’okpuru mgbidi ahụ, ka ha kwatuo ya.
22 Afa o ji aka nri ya gbaa gosiri na ha kwesịrị ịga Jeruselem, iguzobe ihe e ji akwatu mgbidi,+ imeghe ọnụ kwuo ka e gbuo ndị mmadụ, itisi mkpu agha ike,+ iguzobe ihe e ji akwatu mgbidi n’ọnụ ụzọ ámá, ịma ékpè, iwu mgbidi nnọchibido.+