Ezikiel 26:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ebe a na-agbasa ụgbụ ka ọ kọọ+ ka ọ ga-aghọ n’etiti oké osimiri.’+ “‘N’ihi na mụ onwe m ekwuwo ya,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘mba dị iche iche ga-ebukọrọ ihe dị n’ime ya.
5 Ebe a na-agbasa ụgbụ ka ọ kọọ+ ka ọ ga-aghọ n’etiti oké osimiri.’+ “‘N’ihi na mụ onwe m ekwuwo ya,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘mba dị iche iche ga-ebukọrọ ihe dị n’ime ya.