Ezikiel 26:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 M ga-emekwa ka ị bụrụ elu nkume nke na-akwọ mụrụmụrụ.+ Ị ga-aghọkwa ebe a na-agbasa ụgbụ ka ọ kọọ.+ A gaghị ewughachi gị ma ọlị; n’ihi na mụ onwe m, Jehova, ekwuwo ya,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.+
14 M ga-emekwa ka ị bụrụ elu nkume nke na-akwọ mụrụmụrụ.+ Ị ga-aghọkwa ebe a na-agbasa ụgbụ ka ọ kọọ.+ A gaghị ewughachi gị ma ọlị; n’ihi na mụ onwe m, Jehova, ekwuwo ya,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.+