Ezikiel 26:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha ga-ala mgbidi Taya n’iyi,+ kwatuokwa ụlọ elu ya niile,+ m ga-ekpopụ ájá dị na ya, meekwa ka ọ bụrụ elu nkume nke na-akwọ mụrụmụrụ.
4 Ha ga-ala mgbidi Taya n’iyi,+ kwatuokwa ụlọ elu ya niile,+ m ga-ekpopụ ájá dị na ya, meekwa ka ọ bụrụ elu nkume nke na-akwọ mụrụmụrụ.