Aịzaya 23:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O setịwo aka ya n’elu oké osimiri. O mewo ka alaeze dị iche iche maa jijiji.+ Jehova enyewo iwu ka e mee Finishia ihe, ibibi ebe ya ndị e wusiri ike.+ Emọs 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 M ga-emekwa ka ọkụ gbaa mgbidi Taya, ọ ga-erepịakwa ụlọ elu ya niile.’+
11 O setịwo aka ya n’elu oké osimiri. O mewo ka alaeze dị iche iche maa jijiji.+ Jehova enyewo iwu ka e mee Finishia ihe, ibibi ebe ya ndị e wusiri ike.+