Aịzaya 23:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Chineke agbatịala aka ya n’elu oké osimiri. O meela ka alaeze dị iche iche maa jijiji. Jehova enyela iwu ka e bibie ebe ndị a rụsiri ike na Finishia.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:11 Amụma Aịsaịa I, p. 251
11 Chineke agbatịala aka ya n’elu oké osimiri. O meela ka alaeze dị iche iche maa jijiji. Jehova enyela iwu ka e bibie ebe ndị a rụsiri ike na Finishia.+