Aịzaya 23:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O setịwo aka ya n’elu oké osimiri. O mewo ka alaeze dị iche iche maa jijiji.+ Jehova enyewo iwu ka e mee Finishia ihe, ibibi ebe ya ndị e wusiri ike.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:11 Amụma Aịsaịa I, p. 251
11 O setịwo aka ya n’elu oké osimiri. O mewo ka alaeze dị iche iche maa jijiji.+ Jehova enyewo iwu ka e mee Finishia ihe, ibibi ebe ya ndị e wusiri ike.+