Ezikiel 26:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ebe a na-agbasa ụgbụ ka ọ kọọ+ ka ọ ga-aghọ n’etiti oké osimiri.’+ “‘N’ihi na mụ onwe m ekwuwo ya,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘mba dị iche iche ga-ebukọrọ ihe dị n’ime ya. Ezikiel 26:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova gwara Taya, ‘Mgbe a nụrụ ụda ọdịda gị, mgbe onye e merụrụ ahụ́ nke ukwuu na-asụ ude, mgbe e gburu mmadụ n’ime gị, ọ̀ bụ na agwaetiti dị iche iche agaghị ama jijiji?+
5 Ebe a na-agbasa ụgbụ ka ọ kọọ+ ka ọ ga-aghọ n’etiti oké osimiri.’+ “‘N’ihi na mụ onwe m ekwuwo ya,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘mba dị iche iche ga-ebukọrọ ihe dị n’ime ya.
15 “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova gwara Taya, ‘Mgbe a nụrụ ụda ọdịda gị, mgbe onye e merụrụ ahụ́ nke ukwuu na-asụ ude, mgbe e gburu mmadụ n’ime gị, ọ̀ bụ na agwaetiti dị iche iche agaghị ama jijiji?+