Ezikiel 32:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “‘N’ebe ahụ ka Mishek+ na Tubal+ na ndị ya niile nọ. Ebe a na-eli ozu n’ime ya gbara ya gburugburu. Ha niile bụ ndị a na-ebighị úgwù, ndị e ji mma agha magbuo, n’ihi na ha emewo ka a na-atụ ha egwu n’ala ndị dị ndụ.
26 “‘N’ebe ahụ ka Mishek+ na Tubal+ na ndị ya niile nọ. Ebe a na-eli ozu n’ime ya gbara ya gburugburu. Ha niile bụ ndị a na-ebighị úgwù, ndị e ji mma agha magbuo, n’ihi na ha emewo ka a na-atụ ha egwu n’ala ndị dị ndụ.