Jenesis 10:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ụmụ Jefet bụ Goma+ na Megọg+ na Medaị+ na Jevan+ na Tubal+ na Mishek+ na Taịras.+ Ezikiel 27:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jevan,+ Tubal+ na Mishek+ bụ ndị ahịa gị. E ji ngwá ahịa gị gbanwere mkpụrụ obi ụmụ mmadụ+ na ihe e ji ọla kọpa mee. Ezikiel 38:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nwa nke mmadụ,+ chee ihu n’ebe Gọg nke ala Megọg,+ bụ́ onyeisi Mishek+ na Tubal,+ nọ, buokwa amụma ihe a ga-eme ya.
13 Jevan,+ Tubal+ na Mishek+ bụ ndị ahịa gị. E ji ngwá ahịa gị gbanwere mkpụrụ obi ụmụ mmadụ+ na ihe e ji ọla kọpa mee.
2 “Nwa nke mmadụ,+ chee ihu n’ebe Gọg nke ala Megọg,+ bụ́ onyeisi Mishek+ na Tubal,+ nọ, buokwa amụma ihe a ga-eme ya.