Daniel 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O ji oké olu na-eti mkpu, nke a bụkwa ihe ọ nọ na-ekwu: “Gbutuonụ osisi ahụ,+ gbukapụsịanụ alaka ya. Gbụchasịanụ akwụkwọ ya, tụsasịanụ mkpụrụ ya. Ka anụ ọhịa gbapụsịa n’okpuru ya, ka anụ ufe sikwa n’alaka ya fepụsịa.+
14 O ji oké olu na-eti mkpu, nke a bụkwa ihe ọ nọ na-ekwu: “Gbutuonụ osisi ahụ,+ gbukapụsịanụ alaka ya. Gbụchasịanụ akwụkwọ ya, tụsasịanụ mkpụrụ ya. Ka anụ ọhịa gbapụsịa n’okpuru ya, ka anụ ufe sikwa n’alaka ya fepụsịa.+