Ezikiel 21:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Wepụ ákwà ahụ e kere ya n’isi, kpupụkwa okpueze ya.+ Nke a agaghị adịkwa otú ọ dịbu.+ Mee ka ọbụna onye dị ala dịrị elu,+ meekwa ka onye nke dị elu* dịrị ala.+ Ezikiel 21:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Mbibi, mbibi, mbibi ka m ga-ebibi ya.+ Ọ gaghịkwa abụ nke onye ọ bụla ruo mgbe onye o ruuru bịara,+ m ga-ewerekwa ya nye ya.’+ Daniel 4:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ka eze ka kpụ okwu a n’ọnụ, otu olu si n’eluigwe kwuo, sị: “Eze Nebukadneza, a na-agwa gị, sị, ‘Alaeze esiwo n’aka gị pụọ,+ Daniel 5:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma mgbe obi ya dịrị mpako, mmụọ ya akpọchiekwa, o wee dịrị mpako,+ a chụturu ya n’ocheeze nke alaeze ya, a napụkwara ya ùgwù ya.+ Luk 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ezie, anyụike adịrịwo na mgbọrọgwụ osisi, n’ihi ya, a ga-egbutu osisi ọ bụla nke na-adịghị amị ezi mkpụrụ, tụbakwa ya n’ọkụ.”+
26 nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Wepụ ákwà ahụ e kere ya n’isi, kpupụkwa okpueze ya.+ Nke a agaghị adịkwa otú ọ dịbu.+ Mee ka ọbụna onye dị ala dịrị elu,+ meekwa ka onye nke dị elu* dịrị ala.+
27 Mbibi, mbibi, mbibi ka m ga-ebibi ya.+ Ọ gaghịkwa abụ nke onye ọ bụla ruo mgbe onye o ruuru bịara,+ m ga-ewerekwa ya nye ya.’+
31 Ka eze ka kpụ okwu a n’ọnụ, otu olu si n’eluigwe kwuo, sị: “Eze Nebukadneza, a na-agwa gị, sị, ‘Alaeze esiwo n’aka gị pụọ,+
20 Ma mgbe obi ya dịrị mpako, mmụọ ya akpọchiekwa, o wee dịrị mpako,+ a chụturu ya n’ocheeze nke alaeze ya, a napụkwara ya ùgwù ya.+
9 N’ezie, anyụike adịrịwo na mgbọrọgwụ osisi, n’ihi ya, a ga-egbutu osisi ọ bụla nke na-adịghị amị ezi mkpụrụ, tụbakwa ya n’ọkụ.”+