Matiu 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Anyụike+ atọgbọrọworị na mgbọrọgwụ osisi; n’ihi ya, a ga-egbutu osisi+ ọ bụla nke na-adịghị amị ezi mkpụrụ, tụbakwa ya n’ọkụ.+ Matiu 7:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 A na-egbutu osisi ọ bụla na-adịghị amị ezi mkpụrụ ma tụba ya n’ọkụ.+ Jọn 15:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụrụ na onye ọ bụla anọgideghị n’ime m, a na-atụpụ ya dị ka alaka, ọ na-akpọnwụkwa; ndị mmadụ na-achịkọtakwa alaka ndị ahụ ma wụba ha n’ime ọkụ, ha ewee ree ọkụ.+
10 Anyụike+ atọgbọrọworị na mgbọrọgwụ osisi; n’ihi ya, a ga-egbutu osisi+ ọ bụla nke na-adịghị amị ezi mkpụrụ, tụbakwa ya n’ọkụ.+
6 Ọ bụrụ na onye ọ bụla anọgideghị n’ime m, a na-atụpụ ya dị ka alaka, ọ na-akpọnwụkwa; ndị mmadụ na-achịkọtakwa alaka ndị ahụ ma wụba ha n’ime ọkụ, ha ewee ree ọkụ.+