Ezikiel 21:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na e mewo nnyocha,+ gịnịkwanụ ga-eme ma ọ bụrụ na ọ jụrụ mkpanaka eze?+ Ọ gaghị adịgide,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.
13 N’ihi na e mewo nnyocha,+ gịnịkwanụ ga-eme ma ọ bụrụ na ọ jụrụ mkpanaka eze?+ Ọ gaghị adịgide,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.