2 Ndị Eze 25:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha wee gbuo ụmụ ndị ikom Zedekaya n’ihu ya,+ ọ rụkpọsịkwara Zedekaya anya,+ e mesịa, ọ tụrụ ya ịgà e ji ọla kọpa mee+ wee kpụrụ ya bịa Babịlọn.+ Ezikiel 19:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọkụ wee si na mkpanaka ya pụta.+ O repịara alaka ya na mkpụrụ ya. O nweghịkwa mkpanaka siri ike, mkpanaka e ji achị achị adịghịkwa.+ “‘Nke ahụ bụ abụ iru uju, ọ ga-aghọkwa abụ iru uju.’”+
7 Ha wee gbuo ụmụ ndị ikom Zedekaya n’ihu ya,+ ọ rụkpọsịkwara Zedekaya anya,+ e mesịa, ọ tụrụ ya ịgà e ji ọla kọpa mee+ wee kpụrụ ya bịa Babịlọn.+
14 Ọkụ wee si na mkpanaka ya pụta.+ O repịara alaka ya na mkpụrụ ya. O nweghịkwa mkpanaka siri ike, mkpanaka e ji achị achị adịghịkwa.+ “‘Nke ahụ bụ abụ iru uju, ọ ga-aghọkwa abụ iru uju.’”+