37 mkpụrụ ya na-amịrị+ ndị eze+ n’ụba, bụ́ ndị i mere ka ha na-achị anyị n’ihi mmehie anyị,+ ha na-achịkwa anyị na anụ ụlọ anyị dị ka ha si chọọ, anyị nọkwa n’oké ahụhụ.+
26 nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Wepụ ákwà ahụ e kere ya n’isi, kpupụkwa okpueze ya.+ Nke a agaghị adịkwa otú ọ dịbu.+ Mee ka ọbụna onye dị ala dịrị elu,+ meekwa ka onye nke dị elu* dịrị ala.+