Ndị Ikpe 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Osisi ogwu wee sị osisi ndị ọzọ, ‘Ọ bụrụ na unu ji ezi obi na-ahọpụta m ịbụ eze unu, bịanụ, gbabanụ na ndò m.+ Ma ọ́ bụghị otú ahụ, ka ọkụ+ si n’osisi ogwu pụta repịa osisi sida+ nke Lebanọn.’+ 2 Ndị Eze 24:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi na ihe mere na Jeruselem nakwa na Juda kpasuru Jehova iwe+ ruo mgbe o wepụrụ ha n’ihu ya.+ Zedekaya wee malite inupụrụ eze Babịlọn isi.+
15 Osisi ogwu wee sị osisi ndị ọzọ, ‘Ọ bụrụ na unu ji ezi obi na-ahọpụta m ịbụ eze unu, bịanụ, gbabanụ na ndò m.+ Ma ọ́ bụghị otú ahụ, ka ọkụ+ si n’osisi ogwu pụta repịa osisi sida+ nke Lebanọn.’+
20 N’ihi na ihe mere na Jeruselem nakwa na Juda kpasuru Jehova iwe+ ruo mgbe o wepụrụ ha n’ihu ya.+ Zedekaya wee malite inupụrụ eze Babịlọn isi.+