Ezikiel 12:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Nwa nke mmadụ, ị ga na-ama jijiji mgbe ị na-eri nri gị, ị ga-aṅụkwa mmiri gị n’ahụ́ erughị ala nakwa ná nchegbu.+
18 “Nwa nke mmadụ, ị ga na-ama jijiji mgbe ị na-eri nri gị, ị ga-aṅụkwa mmiri gị n’ahụ́ erughị ala nakwa ná nchegbu.+