Ezikiel 32:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “‘Ndị kasị ike n’etiti ndị dike ga-esi n’ime Shiol gwa ya okwu, ya na ndị na-enyere ya aka.+ Ha ga-agbada n’ala;+ ha ga-atọgbọrọ n’ala dị ka ndị a na-ebighị úgwù, ndị e ji mma agha gbuo.
21 “‘Ndị kasị ike n’etiti ndị dike ga-esi n’ime Shiol gwa ya okwu, ya na ndị na-enyere ya aka.+ Ha ga-agbada n’ala;+ ha ga-atọgbọrọ n’ala dị ka ndị a na-ebighị úgwù, ndị e ji mma agha gbuo.