Abụ Ọma 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị ajọ omume+ ga-aga na Shiol,+Ọbụna mba niile ndị na-echefu Chineke.+ Abụ Ọma 55:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ka mbibi bịakwasị ha!+Ka ha gbadaa Shiol ná ndụ;+N’ihi na ihe ọjọọ dị n’etiti ha n’oge ha bụ ndị mbịarambịa.+
15 Ka mbibi bịakwasị ha!+Ka ha gbadaa Shiol ná ndụ;+N’ihi na ihe ọjọọ dị n’etiti ha n’oge ha bụ ndị mbịarambịa.+