Ezikiel 29:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ụkwụ mmadụ agaghị esi na ya gafee,+ ụkwụ anụ ụlọ agaghịkwa esi na ya gafee.+ A gaghị ebi na ya ruo afọ iri anọ.+
11 Ụkwụ mmadụ agaghị esi na ya gafee,+ ụkwụ anụ ụlọ agaghịkwa esi na ya gafee.+ A gaghị ebi na ya ruo afọ iri anọ.+