-
Ezikiel 31:14Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
14 ka e wee ghara inwe nke ọ bụla n’ime osisi niile a na-agba mmiri nke ga-eto ogologo, ọ dịghịkwa nke elu ya ga-eru ọbụna n’eluigwe, ka e wee gharakwa inwe nke ọ bụla n’ime osisi na-aṅụ mmiri ga-ama ha aka n’ogologo, n’ihi na a ga-ewere ha niile nyefee ọnwụ,+ ha ewee banye n’ime ala,+ n’etiti ụmụ mmadụ, gakwuru ndị na-agbada n’olulu.’
-