Maịka 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “N’ụbọchị ahụ, m ga-achịkọta ndị na-ete ụkwụ;+ m ga-akpọkọtakwa ndị a chụsasịrị achụsasị,+ bụ́ ndị m nyere ntaramahụhụ,” ka Jehova kwuru. Matiu 15:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee zaa, sị: “E ziteghị m ijekwuru ndị ọ bụla ma ọ́ bụghị atụrụ furu efu nke ụlọ Izrel.”+ Luk 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Ònye n’ime unu nke nwere otu narị atụrụ, ka ọ ga-abụ, ọ bụrụ na otu n’ime ha efuo, ya aghara ịhapụ iri itoolu na itoolu n’ala ịkpa gaa chọwa nke ahụ furu efu ruo mgbe ọ chọtara ya?+
6 “N’ụbọchị ahụ, m ga-achịkọta ndị na-ete ụkwụ;+ m ga-akpọkọtakwa ndị a chụsasịrị achụsasị,+ bụ́ ndị m nyere ntaramahụhụ,” ka Jehova kwuru.
4 “Ònye n’ime unu nke nwere otu narị atụrụ, ka ọ ga-abụ, ọ bụrụ na otu n’ime ha efuo, ya aghara ịhapụ iri itoolu na itoolu n’ala ịkpa gaa chọwa nke ahụ furu efu ruo mgbe ọ chọtara ya?+