Ezikiel 25:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “M ga-esetịkwa aka m mee Idọm+ ihe, bipụ ma mmadụ ma anụ ụlọ n’ime ya.+ M ga-emekwa ka ọ bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu malite na Timan,+ ruo Didan.+ A ga-eji mma agha bibie ha.
13 ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “M ga-esetịkwa aka m mee Idọm+ ihe, bipụ ma mmadụ ma anụ ụlọ n’ime ya.+ M ga-emekwa ka ọ bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu malite na Timan,+ ruo Didan.+ A ga-eji mma agha bibie ha.