Ndị Ikpe 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ụbọchị Shamga+ nwa Enat,N’ụbọchị Jeel,+ e nweghị ndị na-aga n’ụzọ,Ndị njem ndị na-aga n’okporo ụzọ na-aga nkọnkọ nkọnkọ.+ Ezikiel 29:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ụkwụ mmadụ agaghị esi na ya gafee,+ ụkwụ anụ ụlọ agaghịkwa esi na ya gafee.+ A gaghị ebi na ya ruo afọ iri anọ.+
6 N’ụbọchị Shamga+ nwa Enat,N’ụbọchị Jeel,+ e nweghị ndị na-aga n’ụzọ,Ndị njem ndị na-aga n’okporo ụzọ na-aga nkọnkọ nkọnkọ.+
11 Ụkwụ mmadụ agaghị esi na ya gafee,+ ụkwụ anụ ụlọ agaghịkwa esi na ya gafee.+ A gaghị ebi na ya ruo afọ iri anọ.+