Jenesis 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova bụ́ Chineke wee jiri ájá+ si n’ala+ kpụọ mmadụ ma kunye ume ndụ n’oghere imi ya,+ mmadụ ahụ wee ghọọ mkpụrụ obi dị ndụ.+ Abụ Ọma 104:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ọ bụrụ na i zipụ mmụọ gị, a na-eke ha;+Ị na-emekwa ka ihu ala dị ọhụrụ. Ezikiel 37:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 M ga-etinye mmụọ m n’ime unu, unu ga-adịkwa ndụ ọzọ,+ m ga-emekwa ka unu biri n’ala unu; unu ga-amarakwa na mụ onwe m, Jehova, ekwuwo ya, meekwa ya,’ ka Jehova kwuru.”+
7 Jehova bụ́ Chineke wee jiri ájá+ si n’ala+ kpụọ mmadụ ma kunye ume ndụ n’oghere imi ya,+ mmadụ ahụ wee ghọọ mkpụrụ obi dị ndụ.+
14 M ga-etinye mmụọ m n’ime unu, unu ga-adịkwa ndụ ọzọ,+ m ga-emekwa ka unu biri n’ala unu; unu ga-amarakwa na mụ onwe m, Jehova, ekwuwo ya, meekwa ya,’ ka Jehova kwuru.”+