Ezikiel 38:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ị ga-abịakwa ibuso ndị m Izrel agha, ka i kpuchie ala ha dị ka ígwé ojii.+ N’oge ikpeazụ ka ọ ga-eme. M ga-eme ka ị bịakwasị ala m,+ ka mba niile wee mara m mgbe m doro onwe m nsọ n’ebe ị nọ, n’ihu ha, gị Gọg.”’+
16 Ị ga-abịakwa ibuso ndị m Izrel agha, ka i kpuchie ala ha dị ka ígwé ojii.+ N’oge ikpeazụ ka ọ ga-eme. M ga-eme ka ị bịakwasị ala m,+ ka mba niile wee mara m mgbe m doro onwe m nsọ n’ebe ị nọ, n’ihu ha, gị Gọg.”’+