Emọs 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ na-agụsi ha agụụ ike ka ájá dịrị n’isi ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha;+ ha na-agbagọkwa ụzọ nke ndị dị umeala n’obi;+ nwoke na nna ya agakwuruwo otu nwa agbọghọ,+ iji metọọ aha nsọ m.+
7 Ọ na-agụsi ha agụụ ike ka ájá dịrị n’isi ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha;+ ha na-agbagọkwa ụzọ nke ndị dị umeala n’obi;+ nwoke na nna ya agakwuruwo otu nwa agbọghọ,+ iji metọọ aha nsọ m.+