Daniel 9:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O wee mezuo ihe o kwuru gaje ime anyị+ na ndị ikpe anyị bụ́ ndị kpere anyị ikpe,+ site n’ime ka oké ọdachi dakwasị anyị, nke dakwasịrị Jeruselem, bụ́ ụdị na-emetụbeghị n’okpuru eluigwe.+
12 O wee mezuo ihe o kwuru gaje ime anyị+ na ndị ikpe anyị bụ́ ndị kpere anyị ikpe,+ site n’ime ka oké ọdachi dakwasị anyị, nke dakwasịrị Jeruselem, bụ́ ụdị na-emetụbeghị n’okpuru eluigwe.+